Önwa mbu 18

Önwa mbu 18
point in time with respect to recurrent timeframe
obere ụdị nke18th Dezie
Akụkụ nkeÖnwa mbu Dezie

Àtụ:Calendar/Sun1stMonthStartMọn

Önwa mbu 18 bu ubochi nke 18th (iri na asato) na onwa ana kpo Jenụwarị ma na afo nile. Na Gregorian calender, anyi nwere agugu ubochi 347 (348 na afo nke ana-kpo leap-year) du mgbe afo na agwu.

Ihe méré nị

  • 350 – Generallus Magnentius kúfùrù Onye Mpaghara Roman Constans, yáa tinyé onwe ya na oché Mpaghara.
  • 474 – Leo II bu Onye Mpaghara Byzantine.
  • 532 – Nsogbu Nika na Constantinople dàrà.
  • 1126 – Emperor Huizong wefùrù onwe ya na oché ọchíchì nke Ndi China, ya tinye nwa ya nwoke nke o hürü ná ányá búrú Onye Mpaghara Qinzong.

Onye amuru

Onye wuru