Abeokuta


Ebe Abeokuta no na Naigeria.
Abeokuta

Abeokuta bụ ama ukwu no na Afrịka ala ana-kpo Naijeria. Abeokuta bụ ịsị óche Ȯra Ogun (Ogun State), nwéré madu ha sị rùrù, 575,000 (2015; e mere atụmatụ ịbụ).[1]

Lee nke ozo

References

  1. Madu na Abeokuta Agglomeration, Citypopulation of Nigeria, looked up on 19 February 2016.