Annie Okonkwo
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Annie ![]() |
aha ezinụlọ ya | Okonkwo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Mee 1960 ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 2023 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Harvard University, University of Lagos ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party ![]() |
Clement Annie Okonkwo Audio onye amụrụ n' abalị iri abụọ na atọ n'ime ọnwa Mee n'afọ 1960. A hopụtara ya dịka Senatọ nke mpaghara Anambra Sentral nke Anambra Steeti, Naịjirịa, nke o weere ọchịchị na abalị iri abụọ na itoolu n'ime ọnwa Mee 2007. Ọ bụ onye otu ọchịchị People's Democratic Party (PDP). [1]
A mụrụ Okonkwo n'abalị̀ iri abuo na ato n’ime ọnwa ise n’afọ 1960 n’Ojoto, dị nso na Onitsha na steeti Anambra. [2] O nwetara Adụvans dịpụlọma na ngalaba akwụkwọ njikwa,na Mahadum Harvard, USA (1997-1998),Adụvans dịpụlọma nke Iwu Azumahia na Omume, na Mahadum Lagos (1995-1997) na Adụvans Dịpụlọma na Eremahia,na mahadum Lagos (1994 - 1995). [1] ịbanye azụmahịa, ọ wuru otu ụlọ ọrụ ejikọtara aka, na-ewe ihe karịrị mmadụ puku asaa nke gụnyere ụlọ ọrụ dịka Reliance Telecomm, Clemco Industries, modern Communications (satellite TV Network), MacClemm Marketing Comñ