Erykah Badu
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Erica Wright ![]() |
Aha ọmụmụ | Erica Abi Wright ![]() |
aha enyere | Erica, Abi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Wright ![]() |
aha pseudonym | Erykah Badu ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Febụwarị 1971 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Dallas ![]() |
nwa | Seven Sirius Benjamin, Puma Sabti Curry ![]() |
Asụsụ obodo | Bekee ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
ụdị ọrụ ya | Ábu, na-ede ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Grambling State University, Booker T. Washington High School for the Performing and Visual Arts ![]() |
Ebe obibi | Dallas ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1994 ![]() |
lifestyle | veganism ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
diskografi | Erykah Badu discography ![]() |
Ọrụ ama ama | Badu Pussy ![]() |
ụdị | soul, neo soul ![]() |
ahọpụtara maka | Grammy Award for Best New Artist ![]() |
webụsaịtị | http://erykah-badu.com ![]() |

Erica Abi Wright (múrú ya an Önwa abụọ 26, 1971), Erykah Badu búrú ihe madu ya na nke ofuma (/ˈɛrɨkə bɑːˈduː/ bu ọtụ ha si é kú ya), bu onye America na doté egwu, na onye né dozi egwu na oméka. Orü ya mékotàrà ihe R&B, Hip Hop na Jazz. Madu màrà ya ofuma maka ihe ó mere maka egwu neo soul, na otú o shi ná kpa agwà di íche, egwu ihe nche na aka nka ya. Madu si nwanyi á bu "First Lady of Neo-Soul" ("Nwanyi Ishi Neo-Soul") mana "Queen of Neo Soul" ("Ezenwanyi Neo Soul".)

Na ishi mgbe ó né bído Í kwu egwu, Í weríkí ma Badu maka nkechi ishi na cha ichíche o né tí mgbeowula. Madu si otu ó shi né dozi egwu ya di kà Billie Holiday. Ö di na etítì ọtú Soulquarians mgbe mbu, na o mere oméka na ime enyo iche di ka Blues Brothers 2000, The Cider House Rules, na House of D, o mèkwàrà enyo ihe nche Before the Music Dies.