Mavis Danso
Mavis Danso
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Maachị 1984 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup ![]() |
Mavis Danso (amuru 24 Maachị 1984) bu onye egwuregwu bọọlụ mba ụwa ụmụ nwanyị Ghana na-egwu egwu dịka onye mgbachitere . Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Ghana . Ọ bụ akụkụ nke otu na 2003 FIFA Women's World Cup na 2007 FIFA Women's World Cup . N'ọkwa klọb ọ na-agba maka Robert Morris College na United States. [1]
Edensibia
- ↑ List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.