Meiya Tireira
Meiya Tireira
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Mali ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Eprel 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bamako ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | ASA Basket, Sedis Bàsquet, Valencia Basket, Ibaeta Kirol Elkartea, Mali women's national basketball team ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
Meiya Tireira (amụrụ n'abalị iri na ise n'ọnwa Eprel n'afọ 1986) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball maka Valencia Basket na Spanish Women's League . Onye otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Mali, Tireira sonyere na egwuregwu ise niile nke Mali na afọ 2008 Summer Olympics, na-enweta ngụkọta nke akara 16 ma na-ejide 19 rebounds.
Ihe odide
Njikọ mpụga
- Meiya Tireira at FIBA
- Meiya Tireira at Olympics at Sports-Reference.com (archived)