Okpara
okpara
obere ụdị nke | offspring, male human, nwata, relative |
---|---|
Akụkụ nke | Mmádu |
ụdịekere | nwoke |
nwere àgwà | nwoke |
megidere nke | Adá, parent |
kinship equivalent in SPARQL at Wikidata | ?person wdt:P40 ?relative . ?relative wdt:P21 wd:Q6581097 |
Ọkpara bụ ihe ana-akpọ nwa nwoke. Obukwaa aha enwere ike kpo nwa nwoke mbụ amụru na-ezi n'ụlọ. Ebe ụfọdụ na ala igbo, ana akpọ ya diọkpara.
Lee nke ozo