Pietro Avoscani
Pietro Avoscani
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kingdom of Italy |
aha n'asụsụ obodo | Pietro Avoscani |
aha enyere | Pietro |
aha ezinụlọ ya | Avoscani |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1816 |
Ebe ọmụmụ | Livorno |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1 Maachị 1891, 2 Maachị 1890 |
Ebe ọ nwụrụ | Alexandria |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, onye ese |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Pietro Avoscani (amụrụ 1816 na Livorno ; nwụrụ 1 Maachị 1891 na Aleksandria ) bụ onye Italy na-ese ụkpụrụ ụlọ . Ọ kwagara Ijipt na 1837. [1]
Ụlọ
- Obí nke Gabbar, 1846–48
- Ras el-Tin Palace, 1847 [1]
- Obí nke Abbasiyya na Hilmiyya 1849
- Obí nke Gazira na Chubra, 1860–61
- Khedial Opera House, 1869
- Ahịa mba ụwa nke Minia al-Bassal/Bourse nke Minet el Bassal, 1871
- Ụlọ ihe nkiri Zizinia/Theatre Zizinia, 1863 [2]
Ihe ndetu
- ↑ 1.0 1.1 Pallini, Cristina. Italian Architects and Modern Egypt 6. MIT. Retrieved on 2013-05-15.