Rukky Sanda
Rukky Sanda
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, ụlọ ọrụ ntụrụndụ, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Rukky Sanda ![]() |
Aha ọmụmụ | Rukky Sanda ![]() |
aha ezinụlọ ya | Sanda ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Ọgọọst 1984 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
Ikwu | Bolanle Ninalowo ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2004 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ájá ájá ![]() |
Ọrụ ama ama | Gold Diggin ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
![](http://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/thumb/c/cb/Rukky_Sanda_in_film_01.png/220px-Rukky_Sanda_in_film_01.png)
Rukky Sanda audio bụ onye na-eme ihe nkiri na Naijiria, onye na-emepụta ihe nkiri na onye nduzi. [1] [2] [3]
Mmalite ndụ na ọrụ
Amụrụ ya Rukayat Akinsanya, na 23 August 1984 [4] na Lagos Steeti . Ọ malitere ọrụ ya na 2004 mgbe ọ ka bụ nwa akwụkwọ na Lagos State University wee gaa n'ihu mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 2007 [5]
Ndụ onwe
Sanda bụ nwa nwanne nna onye n'eme ma na-emepụta ihe nkiri nke aha ya bụ Bolanle Ninalowo.[6]
Ihe nkiri ndị ahọpụtara
- Lethal Woman (2008)
- Obscure Motives (2009)
- Lovelorn (2012)
- Miami Heat (2012)
- Keeping My Man (2013)
- White Chapel
- The Seekers
- Legal War
- Campus Love
- Keeping ny Man (2013) [4]
- Gold Diggin (ya na Yvonne Nelson )
- What's Within (ya na Joseph Benjamin )
- The Relationship (2016) na Eddie Watson Jnr, Lisa Omorodion na Jennifer Eliogu
Nrụtụaka
- ↑ I’m no longer bothered by criticism – Rukky Sanda. punchng.com. Archived from the original on August 26, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ Rukky Sanda’s love for tattoos. punchng.com. Archived from the original on August 26, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ Rukky Sanda shows off in Range Rover Evoque. punchng.com. Archived from the original on August 23, 2014. Retrieved on 21 August 2014.
- ↑ 4.0 4.1 Rukky Sanda, NAIJ, Retrieved 22 September 2016
- ↑ "Saturday Celebrity Interview: She’s not a Rookie! Nollywood Actress Rukky Sanda is Breaking New Grounds & Stepping on to Greater Heights", Bella Naija. Retrieved on November 22, 2014.
- ↑ Gists, Naija (2017-12-06). Bolanle Ninalowo: My Cousin, Rukky Sanda Gave Me My First Movie Role After My Record Label Failed (en-US).
Njikọ ndị ọzọ
- Rukky Sanda on IMDb