Toni Payne
Toni Payne
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika, Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Antionette ![]() |
aha ezinụlọ ya | Payne ![]() |
aha otutu | Toni Payne ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1995 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Birmingham ![]() |
nwanne | Stephen Payne, Nicole Payne ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Duke University, Oak Mountain High School ![]() |
Ụcha ime anya | black ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
nọmba egwuregwu | 19 ![]() |
webụsaịtị | https://toniover.com/ ![]() |
Antionette Oyedupe Payne, nke a maara dika Toni Payne (amụrụ n'afọ 1995) bụ onye n’agba bọọlụ Amerika-Naijiria . Ọ na egwụ egwure dị ka a na-atụ maka Sevilla FC . [1]
Ndụ
A mụrụ Toni Payne na Birmingham, Alabama, site n'aka nne na nna abụọ si Naijiria, [2] ma too na United States . [3]
Payne na-egwu egwu maka ndị otu n’okpuru United States na-erubeghị afọ iri na asaa, ma nọrọ na otu ndi meriri n'afọ2012 CONCACAF Women U-17 Championship Site n'afọ 2016 rue n'afọ 2018 ya na AFC Ajax gwụrụ egwu. N'afọ 2018 jụụne o sonyeere Sevilla na nkwekọrịta otu afọ, nke agbatịkwu maka afọ abụọ ọzọ n'afọ 2019. [1] N'afọ 2019, o kwupụtara ebumnuche ya iji gaa n'ihu na ọrụ ya na mba Naijiria . [2] [3]
Ebe m si nwete
- ↑ 1.0 1.1 Samuel Ahmadu, Sevilla hand Toni Payne contract extension until 2021, Goal, 18 June 2019. Accessed 16 May 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Sevilla striker Toni Payne wants to dump USA and play for Super Falcons of Nigeria, 7 March 2019. Accessed 15 May 2020.
- ↑ 3.0 3.1 Samuel Ahmadu, American-born Toni Payne awaits Fifa's clearance, Goal, 5 April 2019. Accessed 16 May 2020.