1

Ihe mere na afo mbu

Guo na obodo omere

Roman Empire

  • Lion nile na Western Europea wu.
  • Ndi Rome nwete silk ndi China [1].

Johlioilioililtseigoiliotstioa.eFilioilieilitswstie.

Asia

  • Konfúkius (Confucius), onye bidoro echiche ana-kpo Confucianism a nwete aha royal title Lord Baochengxun Ni, mgbe o wuru.

Afrịka

  • Kingdom of Aksum ebido. Onola na Ethiopia ebee Eritrea bu na ubochi nkena.
  • Amanishakheto, lolo ndi Kush (Nubia) a wuo, a mee okpara ya, Natakamani, eze Kush

Amerikas

  • Obodo ana-kpo Moxos abughi nke ukwu ndi ekpere chi na ebe o no na South Amerika.

Guo na he mere

Arts na Sciences

  • Nwoke ana-kpo Ovid e de poem ana-kpo Metamorphoses.

Ekpere chi

Guo na uwa

  • Uwa e nwe 300,000,000 (nde) mmadu bi na ya.[2]

Onye amuru

  • Lucius Annaeus Gallio, Roman proconsul (d. 65)
  • Quinctilius Varus, okpara Publius Quinctilius Varus na Claudia Pulchra Born (c. 27 BC)
  • Pallas, Greek Freedman ma political advisor

Onye wuru a wuru

  • Zhao Feiyan, lolo eze ukwu Emperor Cheng of Han buru onwe ya, mgbe eze ukwu ozo, Emperor Ping nweter ike (b. amaghi)
  • Emperor Ai of Han.

Notes

  1. The Silkroad Foundation's silk road chronology
  2. The range of figures from different sources as listed at the US Census Bureau's Historical Estimates of World Population put the population at 1 AD between 170 million and 400 million.